Ndeewo nu. Biko, gbahara m. Ihe m na-eme these days hirinne. Onweghi oge m nwere ike iji bia mee ihe gbasara internet. Anyway, ihe nile di mma ebe m no. Promochuks, gini bu ihe i meaniri by "aho"? Anubeghi m nke ahu before. O kwesiri bu "state"? O buru la o bu ihe i meaniri, then m no ebe North Carolina. Ebea di oku now a days. Good thing anyi nwere air conditioning la ulo anyi.
Nne, ahu dikwamu nma nke ukwu. Ka anyi na ekele olisa bi na igwe. Ihem meaniri by "aho" bu year...that is how many years have u been at da States.....lol...kedu oge isi na obodo igbo puo? Odika imachaghi asu be anyi good enough. Nsogbu adighi.....oge inwere oghere ibiakwanu kpa nkata ebe a...Inwe kwara ike, bata kwa na other forums, de kwa ihe na bekee.....Oga adi adi...Udo diri gi...