|
collinstexas
|
 |
« Reply #150 on: August 03, 2007, 10:14:31 PM » |
|
Nna,ndi ala anyi no n'obodo a dikwa otutu. ihe dikwa ok ebe a. ka emesia..
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #151 on: August 22, 2007, 03:23:19 PM » |
|
Kedu kwanu ka i mere,promo. odika l gbala oso abiola
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #152 on: September 01, 2007, 09:07:26 AM » |
|
Kedu nke na-eme promo,anaghim ahu bu gi ebea before so m che naihe na eme eba churu gi oso. Ka emesia
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #153 on: September 01, 2007, 08:57:03 PM » |
|
Collins, nwanne, kedu ihe na eme...iwe gi adila owku, na mu, a dehechighi na oge. Ndi be anyi...kedu nke na eme...ugbua anyi enwego mmadu ato....ka anyi na aga kwanu. Nne, obodo China di kwa nma , nwe di kwa njo, na udi nke ya...mana anyi no, make ikpa ego na igwu akwukwo. Ihe na ewutem bu, ufodi umu be anyi na emebi aha obo anyi.....Kedu kwanu aho ole, ino na U.S NNe?
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #154 on: September 01, 2007, 10:45:15 PM » |
|
Nna,O di mma oo.dis weather na change obere obere
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #155 on: September 05, 2007, 03:09:14 AM » |
|
NNa ebem no, dikwa ka odi...though, na heat adighi eme ka osi eme b4, mana anwu ka na acha bad....Udo di
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #156 on: September 07, 2007, 11:23:37 PM » |
|
nna,dis weather kakwa mma.kedu ka summer gi di,akwukwo ebidola nu ugbua
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #157 on: September 09, 2007, 01:08:52 AM » |
|
Nna, Summer m, dikwa nma oo..Ebidola akwukwo, mana akam na enye onwem break. Achorom, icho oru..achorom ima ihem a eme onwem, na obodo a...Chukwu ga enyere mu aka...Kedu kwanu,ka nkegi di?
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #158 on: September 09, 2007, 10:07:31 AM » |
|
Nna Jisie ike,Obodo a adighi ka obodo ozogasi. Enweghi ihe mere na summer,odi ka ubochi ndi ozo dikasi. emeburu expect igalu be anyi na dis summer mana ihe adighi zi ka esi chee
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #159 on: September 09, 2007, 12:25:37 PM » |
|
Okwa eziokwu....ebe a, adighi ka obodo ndi ozo....Inwere ike, plania ihe iga eme, ma oge rube,umu nkanka expenses agba like that...oge ufodu, ebe a, neediri ekpere,maka na onwe udi ajo nmuo di na ahu ha...Amaghim, na ighotara ihem na acho ikowa...
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #160 on: September 09, 2007, 02:41:43 PM » |
|
Haha,odiri ajo mmuo ndi ebea abughi kwa ndi obere. echekwara ma obu so m na ahu ihea...okwa ekpere ahu ga a solve ihe nile
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #161 on: September 10, 2007, 02:07:07 AM » |
|
okwa ya oo....Chukwu nyere anyi aka na ebe a...ka odi adi....Kedu ihe iga eme na izu uka a? Nna, ima na ndi umuaka under 17 buru iko mba uwa...inwe idea? obi dim uto nke ukwu....
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #162 on: September 10, 2007, 07:46:05 PM » |
|
Nna,Agutaram dat thing,ihem choro bu ka ndi senior team mekwa otu ihe ahu na Beijing afo na abia abia
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #163 on: September 10, 2007, 09:43:53 PM » |
|
okwa ya ......ihe nchokasiri ike bu ka anyi buo iko mba uwa nke ndi Senior.....Ka anyi na ele anya...Peace.
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
ChinenyeN
Freshman
Offline
Posts: 4
|
 |
« Reply #164 on: September 11, 2007, 01:28:36 AM » |
|
Collins, nwanne, kedu ihe na eme...iwe gi adila owku, na mu, a dehechighi na oge. Ndi be anyi...kedu nke na eme...ugbua anyi enwego mmadu ato....ka anyi na aga kwanu. Nne, obodo China di kwa nma , nwe di kwa njo, na udi nke ya...mana anyi no, make ikpa ego na igwu akwukwo. Ihe na ewutem bu, ufodi umu be anyi na emebi aha obo anyi.....Kedu kwanu aho ole, ino na U.S NNe?
Ndeewo nu. Biko, gbahara m. Ihe m na-eme these days hirinne. Onweghi oge m nwere ike iji bia mee ihe gbasara internet. Anyway, ihe nile di mma ebe m no. Promochuks, gini bu ihe i meaniri by "aho"? Anubeghi m nke ahu before. O kwesiri bu "state"? O buru la o bu ihe i meaniri, then m no ebe North Carolina. Ebea di oku now a days. Good thing anyi nwere air conditioning la ulo anyi.
|
|
|
|
|
Logged
|
|
|
|
|