|
collinstexas
|
 |
« Reply #15 on: March 09, 2007, 12:56:47 PM » |
|
Nna o bukwa ihe m na eche,ochoro i ga for third term mana onewghi ike,so ihe omeziri bu icho onye o ga a control tinye for president. Mana adi m sure that na yar adua ga ele ghara ya anya if he finally win the election. Just as Ngige na nwoke ma ana-akpo eselu n'elu ego(Mr uba) in Anambra few years back.
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #16 on: March 09, 2007, 01:09:18 PM » |
|
Nna e, Ndi hausa abiakwa ichi ozo....kedu ihe kpatara na Ndia achoghi inye ndi be anyi ochichi....odika ha echozoziri na obu Nna anyi Zik, tinyere aka na indipenda ha nwere na 1960...Anyway, ka anyi na ele go di anya na-ihe ha na Orji Uzo karlu ga eme. Ndo be anyi mara ihe, ha atunyere Uzo....Mana iche na Uzo di committed?
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #17 on: March 09, 2007, 01:19:42 PM » |
|
Haha,Atiku ekwuo la na ndi Igbo enweghi any hope na PDP. ha e zone go the presidency to other zone. Anyi enweghi zi hope.O bu Orji Uzo kalu ka m na-ele anya ka m mara uhe oga eje with Ojukwu.
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #18 on: March 09, 2007, 03:26:48 PM » |
|
Promo,kedu ka isi fu igu akwukwo n' obodo a? obu terms di related to computer ka amugosiri gi na the first year? A mam na before i guo major ozo dika computer,engineering ma obu medicine,i ga eburu uzo muo asusu obodo a ,so amaghim ma o bu only ka esi asu asusu obodo ka imuru na first year gi. Tu nyere mu alo go,plz.
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #19 on: March 09, 2007, 03:32:29 PM » |
|
Ozo kwa,nna achoro mu I ma ma enwere onye ima ji F visa ya we banye igu akwukwo n'obodo a. Ka obu iwu na i ga eji X visa were bata obodoa ma o buru nna i choro igu akwukwo. Kedu oge ibidoro guba akwukwo n'obodo a?
Ndeewo!!!
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #20 on: March 11, 2007, 03:55:07 PM » |
|
Promo,kedu ka isi fu igu akwukwo n' obodo a? obu terms di related to computer ka amugosiri gi na the first year? A mam na before i guo major ozo dika computer,engineering ma obu medicine,i ga eburu uzo muo asusu obodo a ,so amaghim ma o bu only ka esi asu asusu obodo ka imuru na first year gi. Tu nyere mu alo go,plz.
Nna, iwe gi adikwana oku oo, anoghim for a while. Anyway, tupu m guo major here, eburum uzo muo asusu ndi a, after which , nle ule ana akpo HSk,oge mu, mere nke oma, nwe nwere ike iba . Mana ihe na ewutem bu na language of Computer na Chinese , yana Language of Chinese itself abuchaghi otu ihe, n'ihi na ona ahia ahu nke ukwu. Anyway, iga ebugodi uzo le Hsk,tupu iku be owku iba Mahadum na ebea....Oga adi nwanne
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #21 on: March 11, 2007, 09:01:44 PM » |
|
Promo,kedu ka isi fu igu akwukwo n' obodo a? obu terms di related to computer ka amugosiri gi na the first year? A mam na before i guo major ozo dika computer,engineering ma obu medicine,i ga eburu uzo muo asusu obodo a ,so amaghim ma o bu only ka esi asu asusu obodo ka imuru na first year gi. Tu nyere mu alo go,plz.
Nna, iwe gi adikwana oku oo, anoghim for a while. Anyway, tupu m guo major here, eburum uzo muo asusu ndi a, after which , nle ule ana akpo HSk,oge mu, mere nke oma, nwe nwere ike iba . Mana ihe na ewutem bu na language of Computer na Chinese , yana Language of Chinese itself abuchaghi otu ihe, n'ihi na ona ahia ahu nke ukwu. Anyway, iga ebugodi uzo le Hsk,tupu iku be owku iba Mahadum na ebea....Oga adi nwanne Nna,nsogbu adighi.aghota go m ihe a nke oma,ihe di ni bu na aga m acho ka m ga esi we muo ma lekwa the Hsk. Ndeewo!!!! kedu kwanu ka imere na weekend a?
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #22 on: March 12, 2007, 12:24:43 AM » |
|
NNa, jisi ike,na iga eme nke oma, mana buru godi uzo metu language, obere ka iwe ike i matatu otutu ihe,tupu ile da ule. Nna, weekend a dikwa nma o, a gara m gbatu egu na club, were kwa oghere ahu, hu ndi enyim,hutakwa umu nwanyi mara nma nke ukwu, mana onweghi onye m gara na ihe ya o..  , Abali tata bu ubochi uka, agakwaram birthday otu enyi nwanyi onye be anyi no ebe a. Akporom egwu ha choro, gbakwa agba na otu aka ahu. Kedu kwanu ihe ,gi na onwe gi mere?
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #23 on: March 12, 2007, 07:50:43 AM » |
|
Ooo...nna I na-enwere onwe anuri. Enwekwaghi ihe na-eme ebe a m onwe m no.so nani ura ka m rahuru ma gbakwa Ps2 game.
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #24 on: March 12, 2007, 11:40:19 PM » |
|
A.....Ps2 game di kwa mma, izu uka abuo gara aga, agbaram Xbox, na nke otu enyim, graphics ya dikwa mma nke oma. Mana ihe m , na agba na be mu bu pc game (Pro- evolution Soccer)...Oge ufodu , mjiri nwayo lee ihe igwe onyo onyo mu kiri kwa ekele bolu. Kedu ndi bu ndi team gi na Premiership sef?
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #25 on: March 13, 2007, 01:22:56 PM » |
|
Anaghi m etinye much interest na english premiership, barcelona na Inter milan bu my team oo.. lnter is really firing me up..hehe
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #26 on: March 13, 2007, 01:49:57 PM » |
|
Nna, isim ghoro from Spanish league, agam aghoro that Barcelona sef.......Oge mbu, Real madrid bu kwa my best, mana oge ndi egwu bia pu ba, odighi zi uto ka odi oge mbu. Otu obula esiri di, ndi Barca na eti egu na amasi nke ukwu.. Mana Chelsea bu my team na premiership, rukwa echi....Although, Ihe ndi Arsenal na amasi kwam oge ufodu. haha..
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #27 on: March 14, 2007, 03:27:58 PM » |
|
Nna,team m ga aghoro from that premiership bu manchester united. that pro-evolution soccer di kwa mma nke ukwu,m na-agba kwa ya oge m nwere chance na my office.
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
promochuks
Professor
Offline
Posts: 747
NIGERIAN 2 da Core
|
 |
« Reply #28 on: March 15, 2007, 01:50:36 AM » |
|
Manchester gagbara owgu ha nwuo........Manchester na eti kwa good game,but abughima big fan at all.. Anyway,Up BLUE...Go BLUE......Oga adi....
|
|
|
|
|
Logged
|
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
|
|
|
|
collinstexas
|
 |
« Reply #29 on: March 16, 2007, 08:40:29 PM » |
|
Hehe,ihe m na etinye kari uchu these days bukwa NBA. Nna,Atiku anaghi kwa aga for that april polls,mana o gakwa la n'ulo ikpe for it. A nam eche ha ka m mara ihe ga-eme.Nwoke a bu obasonjo choro ikwatu atiku by all means.
|
|
|
|
|
Logged
|
Now thats "cool"
|
|
|
|