AfroShanghai - IGBO KWENU!!

Welcome, Guest. Please login or register.
Did you miss your activation email?
May 25, 2012, 12:28:11 PM

Home Help Search Calendar Login Register
+  AfroShanghai
|-+  GENERAL FORUMS
| |-+  African Languages and Regional Forums
| | |-+  Igbo
| | | |-+  IGBO KWENU!!
0 Members and 1 Guest are viewing this topic. « previous next »
Pages: 1 ... 8 9 [10] 11 12 Print
Author Topic: IGBO KWENU!!  (Read 48269 times)
promochuks
Professor
*
Offline Offline

Posts: 751

It is Well.

« Reply #135 on: July 06, 2007, 01:13:45 AM »

Heheh...okwa ya ? Anom na Shen yang Ugbua, na eche aka mmehie club ohuru mga eti egwu na ya....Kedu ka ubochi di?
Logged
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
mindcare
Freshman
*
Offline Offline

Posts: 1

« Reply #136 on: July 06, 2007, 05:54:50 PM »

Promo - Ana m  ekele gi dika isi weputa usoro ikpa nkata n'ebe a. Obu ezi okwu na amachaghi m ede okwu igbo, biko oburu na m deghie mazie ya ka o ga di. Edere m nka si te n'aka enyi m nwoke. Abu m onye igbo mana igu igbo na ide ya nyere m nnukwu nsogbu.

N'ihi nka, ana m aju, ma enwere m ike ide ufodu n'olu oyibo? Dika imatara na-anyi bu ndi igbo rapuru omela n'ala anyi were gbasoro ndi bekee. Ugbu a odighi ihe anyi ge-eme were wechighata omela n'ala anyi dika odi na mbu. Ihe mere nu ugba bu agam agbali ide igbo oke ike ha, tu madi enwe ihe dika ihe nzuzo anyi achoghi ka mba ndi ala ozo mara.

Aga m akwusi ebe a, biko ka odi mgbe ozo. Ka emesia

Mindcare ;D
Logged
collinstexas
Doctor
*****
Offline Offline

Posts: 457

« Reply #137 on: July 07, 2007, 12:04:40 AM »

Heheh...okwa ya ? Anom na Shen yang Ugbua, na eche aka mmehie club ohuru mga eti egwu na ya....Kedu ka ubochi di?

Nna,Ubochi adighi kwa njo oo.. ike ibia ebe a anghi adikarizi m. jisie ike
Logged
Now thats "cool"
promochuks
Professor
*
Offline Offline

Posts: 751

It is Well.

« Reply #138 on: July 12, 2007, 09:06:06 PM »

Okwa ya? Odika ha adighi zi enwe ezigbo akuko....Udo diri gi oo
Logged
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
promochuks
Professor
*
Offline Offline

Posts: 751

It is Well.

« Reply #139 on: July 12, 2007, 09:08:01 PM »

Promo - Ana m  ekele gi dika isi weputa usoro ikpa nkata n'ebe a. Obu ezi okwu na amachaghi m ede okwu igbo, biko oburu na m deghie mazie ya ka o ga di. Edere m nka si te n'aka enyi m nwoke. Abu m onye igbo mana igu igbo na ide ya nyere m nnukwu nsogbu.

N'ihi nka, ana m aju, ma enwere m ike ide ufodu n'olu oyibo? Dika imatara na-anyi bu ndi igbo rapuru omela n'ala anyi were gbasoro ndi bekee. Ugbu a odighi ihe anyi ge-eme were wechighata omela n'ala anyi dika odi na mbu. Ihe mere nu ugba bu agam agbali ide igbo oke ike ha, tu madi enwe ihe dika ihe nzuzo anyi achoghi ka mba ndi ala ozo mara.

Aga m akwusi ebe a, biko ka odi mgbe ozo. Ka emesia

Mindcare ;D

Nwanne , udo diri gi...
Anyi na onwe anyi, amachaghi ede ya nke oma, kama ka anyi na eme nu.....Oga adi adi./..
Logged
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
collinstexas
Doctor
*****
Offline Offline

Posts: 457

« Reply #140 on: July 15, 2007, 11:48:39 PM »

Chuks,Udo diri kwa gi oo......
Logged
Now thats "cool"
promochuks
Professor
*
Offline Offline

Posts: 751

It is Well.

« Reply #141 on: July 16, 2007, 05:29:39 PM »

Anwu a, na acha , ona achakwa ebe ino? Summer, ebe a, ka be anyi di okwu oo....
Logged
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
collinstexas
Doctor
*****
Offline Offline

Posts: 457

« Reply #142 on: July 18, 2007, 09:53:50 PM »

Agu, da thing na acha ebe a oo,nke tata na-akpu oku. mana amam na nke side ahu ino ga di egwu. Nna men,ebea ka be anyi di oku.onye obodo a kwenyere na ya. Ka odi
Logged
Now thats "cool"
promochuks
Professor
*
Offline Offline

Posts: 751

It is Well.

« Reply #143 on: July 24, 2007, 06:24:22 PM »

Hapu ha....ha ekwere ma ha ekweghi, OTO (On their own).....ANyway, obodo m no , juru with umu asa di iche iche....kai, bia zie huru ogologo ha....chei chei chei
Logged
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
collinstexas
Doctor
*****
Offline Offline

Posts: 457

« Reply #144 on: July 25, 2007, 11:13:49 PM »

Haha,Promo. kedu kwanu maka ikpotara m otu onye? :)
Logged
Now thats "cool"
promochuks
Professor
*
Offline Offline

Posts: 751

It is Well.

« Reply #145 on: July 27, 2007, 05:21:08 PM »

hahahaha.....mu nuoro gi nwanyi? mba nu...iga abia ebe a...iga na ihe ya, omasi ya, owere gi.....bia bia bia...
Logged
Keep it slow let da good times roll. Never Step on the tail of a VIPER Cuz IT does STING! !
collinstexas
Doctor
*****
Offline Offline

Posts: 457

« Reply #146 on: July 31, 2007, 11:20:18 AM »

Nna,I nuruo m nwany adighi kwanu bad. ka odi bad?
« Last Edit: July 31, 2007, 11:22:57 AM by collinstexas » Logged
Now thats "cool"
ChinenyeN
Freshman
*
Offline Offline

Posts: 4

« Reply #147 on: August 01, 2007, 01:05:23 AM »

Kedu nu? Ahu o di unu ike?

Aha m bu Victor Chinemerem Nwosu. Abu m onye Ngwa, bi la U.S. M si ka m bia ekele unu. Ihe unu na-eme masiri m.

Nke ahu bu introduction m. Ndeewo nu.
Logged
collinstexas
Doctor
*****
Offline Offline

Posts: 457

« Reply #148 on: August 01, 2007, 10:30:03 AM »

Chinemerem,ahu dikwa mu ike, amakwam na obu otu ihe ahu with promochuks.

Kedu kwanu ka odi,chinemerem?
Logged
Now thats "cool"
ChinenyeN
Freshman
*
Offline Offline

Posts: 4

« Reply #149 on: August 03, 2007, 11:27:10 AM »

O di mma. Wow... honestly... China bu one of the last places m ga-eche la ndi nke anyi bi. I mean.. amala m la ndi igbo bi nga lile, kama China abughi obodo m ga-eche nke mbu.

Kedu otu o di la China?
Logged
Pages: 1 ... 8 9 [10] 11 12 Print 
« previous next »
 
AfroShanghai, IGBO KWENU!! - Theme by Mustang Forums; Web Hosting by SinoHosting.net
SMF 2.0.2 | SMF © 2011, Simple Machines Copyright 2005-2012 All Rights Reserved
Platinum Sponsors: China Africa Shipping; Oriental Computers